Dataset Viewer (First 5GB)
Auto-converted to Parquet
audio
audio
speaker_id
string
text
string
language
string
gender
string
age_range
string
phase
string
4VJWH
Chioma ga-aga ógbè ndị ezumike nká ahụ nwanne nne ya.
igbo
male
18-29
phase 1
MQ1KH
Ee! M ga-aga ememme iri ji ọhụrụ.
igbo
female
18-29
phase 1
YQDGU
E ji banana ata granọtụ
igbo
female
6-17
phase 1
WRQ95
E nyochara ụlọ nyocha physics ụnyahụ.
igbo
female
18-29
phase 1
ML2YQ
Gọọmentị Naịjirịa rụzigharịrị ọdụ ụgbọ mmiri Legọsi n'afọ gara aga.
igbo
female
30-over
phase 1
QYPE3
Eji hama akụnye ntụ n'ime ụzọ osisi maọbụ kụbọd
igbo
female
18-29
phase 1
3OID4
M ga-achọ ọtụtụ anwụnta maka ihe omume n'ụlọ akwụkwọ m
igbo
female
18-29
phase 1
7EFV7
Ị ga-aga n'ọnụ ụlọ ọrụ kpọọrọ m nwa akwụkwọ ahụ!
igbo
female
30-over
phase 1
VFUNI
Ee, ihe ga-esi na ya pụta ga-apụta.
igbo
female
30-over
phase 1
UJ89J
ụnyahụ, Nna m dọrọ m aka ná ntị megide ịṅụ ọgwụ ọjọọ
igbo
female
18-29
phase 1
SWXF8
Emere emume echichi aha maka nwoke ahụ ụnyaahụ
igbo
male
18-29
phase 2
V0G9O
A ga-ákàrà nwoke ahụ ụka echi
igbo
female
18-29
phase 1
L2JZ0
Gbaa mbọ hụ na ị ga-ewepụ nkwonkwo ụkwụ!
igbo
female
18-29
phase 1
CCAXL
Kpọọ onye na-alụ nwanyị ọhụrụ mbụ!
igbo
female
30-over
phase 1
N0N1Z
a na-eji ọka eme nri oka
igbo
female
18-29
phase 1
JD9UG
Ana m eji ọgụ akọ ugbo
igbo
female
6-17
phase 1
O9S6N
Enyere m uwe m n'ụlọ ụmụ mgbei
igbo
male
18-29
phase 2
JCTFC
Weta ketụlụ ahụ!
igbo
male
18-29
phase 1
ML4CP
Ị nọ ebe a na-azụ̀ azụ̀?
igbo
female
18-29
phase 2
KVI93
Mba, enyemaka ime ụlọ ndị ụlọ ezumike Họtel Royal enyeghị m obi ụtọ
igbo
female
18-29
phase 1
ZIKC0
Ọkpụ ọla metere m ọla aka!
igbo
female
18-29
phase 1
H4UDH
Ọ ga-esikọ makaroni na àgwà ọnụ.
igbo
female
18-29
phase 1
K3F8C
Ee, agba ahụ adịghị mma
igbo
male
30-over
phase 1
EHZKW
O kwuru na ọ nweghị nwa ya ga-eto na ghetto.
igbo
male
18-29
phase 2
8R7MD
Isi ukwu ose ahụ fụrụ ya ụfụ
igbo
female
18-29
phase 1
P7MVH
Ị ga-eso ọkwọ ụgbọala bọọsu ahu wee bịa echi?
igbo
female
30-over
phase 2
8MZX6
A ga-eri onye na-agaghị abịa nzukọ ndị ọgbọ iwu.
igbo
female
18-29
phase 1
U0CI4
Ndị ọrụ nchekwa ndị njem na okporoụzọ ga-ejide ọtụtụ ndị ọgwọ ụgbọala dara iwu n'ekeresimesi a.
igbo
female
6-17
phase 1
N1EV6
Afro na-eme ka nwoke yie nwata
igbo
female
18-29
phase 1
EW1KG
Nwanne nna m ga-abụ onye isi ọhụrụ nke ngalaba iwu
igbo
female
30-over
phase 2
JD9UG
M na-aga ụlọ ụka.
igbo
female
6-17
phase 1
D5UU1
Agwara m gị ebikwele nwa gị nwaanyị úgwù!
igbo
male
18-29
phase 1
09W23
Mgbe gboo, a na-ebe ụmụ nwaanyị ugwu
igbo
male
6-17
phase 1
4H4FW
A ga-echi nna m ọzọ n'obodo anyị.
igbo
female
18-29
phase 1
IFR8X
Ebee ka onye isi ụlọ akwụkwọ nọ?
igbo
male
30-over
phase 1
OWQZR
Ụmụ olé ka ị mụ̀rụ̀?
igbo
male
30-over
phase 2
KOYYH
Ozugbo akpị gbara ya, taa yabasị ndụ ozugbo tupu ịchọọ nlekọta ahụike bekee
igbo
female
30-over
phase 1
TEWSV
A na-apọblishi akwụkwọ n'ụfọdụ ụlọ akwụkwọ.
igbo
female
18-29
phase 1
OYVSJ
Kochị chụrụ ụfọdụ ndị egwuregwu
igbo
female
30-over
phase 2
A7OTR
Uwe elu kọseti m yiri maka agbamakwụkwọ nwanne m nwaanyị enweghi arụ iru ala
igbo
male
18-29
phase 2
ED9I6
Ị sịrị na añụ gbaara gị n'úkwù osisi ahụ?
igbo
female
30-over
phase 2
VH2YZ
Họtelụ ahu m huru ka m na-aga Enugu mara mma nke ukwuu .
igbo
female
18-29
phase 2
OPW23
Ndị nkuzi ga-amalite straiki ịdọ aka ná ntị n'izu na-abịa
igbo
male
30-over
phase 2
IEDP5
Achọrọ m ịbawanye ọnụ ahịa nri na ụlọ oriri na ọṅụṅụ m n'ihi na akụ na ụba dị elu
igbo
male
18-29
phase 1
HLCBJ
Anaghị achọ ọrụ ndị kọmputa n'ụlọ ọrụ mbipụta n'oge gara aga.
igbo
male
6-17
phase 1
AW4WN
Ndị Kraịst na-agba Krismas.
igbo
female
6-17
phase 1
Y5NE0
A na-ejidekarị ndị mkpọrọ nọ n'ụlọ mkpọrọ ọdịnala n'enweghị ikpe
igbo
female
18-29
phase 2
1G6L9
Ndi iwoojii sụrụ anyi Igbo oge ha jidere anyị
igbo
female
30-over
phase 2
JSVXK
A naghị asụ asụsụ Igbo n'ụlọ ọrụ m
igbo
female
18-29
phase 1
R6KN4
Ọ ga-atụ mmadụ n'anya ma ọbụrụ na ha nụ ebe a na-asụ Asụsụ Igbo na mba ọbụla.
igbo
male
18-29
phase 2
R6KN4
Ada ga-agbake ma ọbụrụ na ọ n̄ụọ ọgwụ albendazol enyere ya maka ọrịa òkpò.
igbo
male
18-29
phase 2
5GZLH
Ụgbọelu bu ụzọ esi eme njem kachasị di osiso
igbo
male
18-29
phase 1
MTL1Y
Ụnụ nwèrè ụlọ klaasi ole n'ụlọ akwụkwọ praịmarị ụnụ?
igbo
female
30-over
phase 1
4BIVX
Kedụ ka onye okwụ ego ahụ mere?
igbo
male
18-29
phase 1
AWT7J
Odịghị onye hụrụ nwa ọkụkọ ahụ
igbo
female
18-29
phase 1
LDI0V
Mmadụ m hụrụ na-áhiá Ọnitsha karịrị otu puku narị anọ iri itolu na otu
igbo
female
18-29
phase 2
OWQZR
Jee nwụọ iyi nkwupụta maka ngbanwe afa!
igbo
male
30-over
phase 2
9ABCD
Egypt bụ obodo North Africa na-asụkarị okwu Arabik.
igbo
female
18-29
phase 2
7MK0D
Olee mgbe nsogbu ezinụlọ ga-akwụsị?
igbo
female
18-29
phase 1
03XN5
Ndị na-akpagbu Oluchi kpatara ya obi mgbawa.
igbo
male
6-17
phase 1
ED9I6
Gọọmenti ji ụlọ ọrụ ego mmepe wulite obodo.
igbo
female
30-over
phase 2
LGLSI
Eze obodo gị ọ na-eme emume ịri jị?
igbo
female
18-29
phase 1
1QI03
Obianuju kụziiri ụmụ ya ga esi atụ Whọt.
igbo
female
18-29
phase 1
F0YSL
Enwere Ụlọ oriri na ọṅụṅụ dị nso
igbo
male
18-29
phase 2
ML4CP
Ụlọ mposi niile dị n'ụlọ mkpọrọ anaghịzi arụ ọrụ.
igbo
female
18-29
phase 2
64B0I
Ikechi bụ nwanne m.
igbo
female
18-29
phase 2
UEVIN
Kpọọ Chiamaka ka ọ bịa!
igbo
female
30-over
phase 1
CQK2U
Ọ zụtaraotu narị puku Naịra n'ahịa ahịa n'izuụka gara aga.
igbo
female
18-29
phase 1
MYY8T
Nna m bụ ụkọchukwu ndị anglikan.
igbo
female
18-29
phase 1
E9BSG
Eshila ji ahu! Achọrọ m ka e ghee ya, nne tiri mkpu site na ime ụlọ
igbo
female
18-29
phase 1
3M228
E mebiri iguzosi ike n'ezi ihe nke onye oka ikpe
igbo
female
6-17
phase 1
ED9I6
A na-azu ọbọgwụ maka anụ na akwa ha
igbo
female
30-over
phase 2
T4EC0
Ee, ọ ga-achụsasị akwụkwụ akịka ahụ n’ụtụtụ taa.
igbo
male
18-29
phase 1
0547X
Oluchi nyere onye ihe mberede ahụ onyinye ọbara ya ụnyahụ
igbo
male
6-17
phase 1
02EVM
Pammy na-eme ka m hie ụra
igbo
male
6-17
phase 1
ZDFYL
Ụlọ ahịa na-enwe ndị nche.
igbo
female
18-29
phase 1
O9S6N
Ọ gwara ha, pụtanụ n'okpuru ukwu mangoro ahụ!
igbo
male
18-29
phase 2
R6KN4
I riri nri ugboro atọ taa?
igbo
male
18-29
phase 2
KT8VU
mma mu si ka m jee kpụọ isi m kodo
igbo
male
18-29
phase 1
MZ12E
Ọ nyere ya narị asaa na iri asaa maka njem ya.
igbo
female
18-29
phase 1
HXV8K
Anyị ga-akwara Adanna uwe akwụkwọ ọhụrụ
igbo
male
18-29
phase 1
S36AJ
Ònye mere gi onye-amuma? Ọ jụrụ
igbo
female
18-29
phase 1
55GL7
E wuru ụfọdụ ogige omenala n'ọnụ ụzọ esi abanye n'ime obodo.
igbo
female
6-17
phase 1
P79DS
Gịnị mere i ji na-efesa m mmiri?
igbo
female
30-over
phase 1
64O5D
Ee, ngalaba ogwu nke ulọ akwụkwọ Ebonyi steeti di na presco.
igbo
male
18-29
phase 1
3RSBA
N'eziokwu bu ikwu eziokwu ma ezigbo omume n'emekwaghi ka aga si na inwere agwa ojo.
igbo
male
18-29
phase 1
DGCFS
Ero juru n'ubi mụ.
igbo
male
18-29
phase 1
02EVM
Ụmụaka ndị ahụ na-ezu ndị okenye ohi
igbo
male
6-17
phase 1
FZYHX
Onye isi gị ọ ga-etinye ink?
igbo
male
30-over
phase 1
9ABCD
Ndi zigara bu ndi ọbụ ọrụ ha enye aka ahazi ebe ụgbọ elụ si aga.
igbo
female
18-29
phase 2
2SNM1
Utọ nchụ́anwu anaghị amasị m
igbo
female
18-29
phase 1
ED9I6
Anyị ga-eri Tọmị Tọmị nudụ ahụ ị siri
igbo
female
30-over
phase 2
T597K
Kedụ ihe onye ọrụ ugbo ahụ jiri sụchaa ahịhịa ahụ?
igbo
female
18-29
phase 1
TFM8P
Ọ ga-azụta uwe mwụda ndị e ji ajị aturu mee.
igbo
female
30-over
phase 2
LT748
Anyị ga-eji onye isi nri na-esi nri n'ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ
igbo
female
18-29
phase 1
CVPOW
Ị ga-ata ahụhụ n'aka onye isi ala anyị
igbo
female
18-29
phase 2
PA2C5
Anyị kụrụ ọka na millet n'ugbo anyị n'izu gara aga.
igbo
male
18-29
phase 1
NKC6F
Ịhụnanya dị mkpa n'ezinụlọ.
igbo
male
18-29
phase 1
ZZFYX
Ee, ana m ekele ndị nkuzi m na m ruo ụlọ akwụkwọ.
igbo
male
18-29
phase 2
NKS72
Hedmasta kpọrọ Chika n'ọfici ya ụnyaahụ.
igbo
female
18-29
phase 1
End of preview. Expand in Data Studio

No dataset card yet

Downloads last month
106